Ekliziastis 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mụ onwe m tụgharịrị lee ọrụ niile aka m rụrụ, leekwa ọrụ m gbalịsiri ike rụọ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla bara uru n’okpuru anyanwụ.+
11 Mụ onwe m tụgharịrị lee ọrụ niile aka m rụrụ, leekwa ọrụ m gbalịsiri ike rụọ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe,+ ọ dịghịkwa ihe ọ bụla bara uru n’okpuru anyanwụ.+