17 Akpọkwara m ndụ asị,+ n’ihi na ọrụ a rụworo n’okpuru anyanwụ bụ ọrụ ahụhụ dị ka m si ele ihe anya,+ n’ihi na ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+
26 N’ihi na olee uru ọ ga-abara mmadụ ma ọ bụrụ na o rite ụwa dum n’uru ma tụfuo mkpụrụ obi ya?+ ka ọ̀ bụ gịnị ka mmadụ ga-eji gbanwere+ mkpụrụ obi ya?