Ekliziastis 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahụrụ m ọrụ niile a rụrụ n’okpuru anyanwụ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+ Ekliziastis 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na e nwere onye ji amamihe na ihe ọmụma na nkà rụsie ọrụ ike,+ ma, ọ bụ onye na-arụsighị ọrụ ike na ya ka a ga-enye ihe onye ahụ nwere.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa oké ọdachi.+
21 N’ihi na e nwere onye ji amamihe na ihe ọmụma na nkà rụsie ọrụ ike,+ ma, ọ bụ onye na-arụsighị ọrụ ike na ya ka a ga-enye ihe onye ahụ nwere.+ Nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa oké ọdachi.+