1 Ndị Eze 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+ 2 Ihe E Mere 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 m ga-enye gị amamihe na ihe ọmụma;+ m ga-enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ n’ókè ọ na-enweghị ndị eze bu gị ụzọ nwere ya+ nakwa n’ókè ọ na-enweghị onye ga-enwe ya mgbe ị nwụsịrị.”+
30 Amamihe Sọlọmọn dịkwa ukwuu karịa+ amamihe ndị Ọwụwa Anyanwụ niile,+ karịakwa amamihe niile nke Ijipt.+
12 m ga-enye gị amamihe na ihe ọmụma;+ m ga-enyekwa gị akụnụba na nsọpụrụ n’ókè ọ na-enweghị ndị eze bu gị ụzọ nwere ya+ nakwa n’ókè ọ na-enweghị onye ga-enwe ya mgbe ị nwụsịrị.”+