Ọnụ Ọgụgụ 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.” 1 Ndị Eze 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ya onwe ya wee banye n’ala ịkpa gaa njem otu ụbọchị, n’ikpeazụ, ọ bịara nọdụ ọdụ n’okpuru otu osisi brum.+ O wee malite ịrịọ ka mkpụrụ obi ya nwụọ wee sị: “O zuwo! Ugbu a, Jehova, wepụ mkpụrụ obi m,+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.” Job 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ụbọchị ndụ m na-agabiga ọsọ ọsọ+ karịa osisi nke onye na-ekwe ákwà,Ọ na-agwụkwa n’enweghị olileanya.+ Jeremaya 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gịnị mere m ji si n’afọ nne m+ pụta ka m bịa hụ ọrụ ike na iru uju,+ ụbọchị ndụ m ewee gwụchaa naanị n’ihere?+ Jona 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ugbu a, Jehova, biko, wepụ mkpụrụ obi m,+ n’ihi na ọ kaara m mma ịnwụ anwụ karịa na m dị ndụ.”+ Ndị Rom 8:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na e doro ihe e kere eke ịbụ ihe efu,+ ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya, kama site n’aka onye ahụ nke doro ya, ka o nwee olileanya+
15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.”
4 Ya onwe ya wee banye n’ala ịkpa gaa njem otu ụbọchị, n’ikpeazụ, ọ bịara nọdụ ọdụ n’okpuru otu osisi brum.+ O wee malite ịrịọ ka mkpụrụ obi ya nwụọ wee sị: “O zuwo! Ugbu a, Jehova, wepụ mkpụrụ obi m,+ n’ihi na akaghị m nna nna m hà mma.”
6 Ụbọchị ndụ m na-agabiga ọsọ ọsọ+ karịa osisi nke onye na-ekwe ákwà,Ọ na-agwụkwa n’enweghị olileanya.+
18 Gịnị mere m ji si n’afọ nne m+ pụta ka m bịa hụ ọrụ ike na iru uju,+ ụbọchị ndụ m ewee gwụchaa naanị n’ihere?+
20 N’ihi na e doro ihe e kere eke ịbụ ihe efu,+ ọ bụghị site n’ọchịchọ nke ya, kama site n’aka onye ahụ nke doro ya, ka o nwee olileanya+