Abụ Ọma 90:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+ Abụ Ákwá 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Abụ m dimkpa nke nọ n’ahụhụ+ n’ihi mkpanaka nke oké iwe ya.
10 Afọ ndụ anyị na-adị afọ iri asaa;+Ọ bụrụkwa na anyị enwee ike pụrụ iche, ha na-adị afọ iri asatọ,+Ma ha jupụtara ná nsogbu na ihe ọjọọ;+N’ihi na ha ga-agafe ngwa ngwa, anyị ewee ghara ịnọkwa.+