Abụ Ọma 102:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụbọchị m dị ka onyinyo mgbede,+Mụ onwe m akpọnwụwokwa dị ka ahịhịa efu.+ Abụ Ọma 103:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ụbọchị ndụ nke mmadụ efu yiri nke ahịhịa ndụ;+Ọ na-awa okooko dị ka okooko osisi dị n’ọhịa.+ Abụ Ọma 144:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ yiri ume efu e kupụrụ ekupụ;+Ụbọchị ya dị ka onyinyo nke na-agafe agafe.+ Jems 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+
14 ma unu amaghị ihe ndụ unu ga-abụ echi.+ N’ihi na unu bụ alụlụụ nke na-apụta ruo nwa oge wee pụọ n’anya.+