Abụ Ọma 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+ Ekliziastis 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na a gaghị echeta onye maara ihe, dịkwa ka a na-agaghị echeta onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a na-echefu mmadụ niile; oleekwa otú onye maara ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ dị nnọọ ka onye nzuzu.+
10 N’ihi na ọ na-ahụ na ọbụna ndị maara ihe na-anwụ,+Ma onye nzuzu ma onye na-adịghị eche echiche na-ala n’iyi,+Ha ga-ahapụkwara ndị ọzọ akụ̀ ha.+
16 N’ihi na a gaghị echeta onye maara ihe, dịkwa ka a na-agaghị echeta onye nzuzu ruo mgbe ebighị ebi.+ N’oge na-adịghị anya, a na-echefu mmadụ niile; oleekwa otú onye maara ihe ga-esi anwụ? Ọ ga-anwụ dị nnọọ ka onye nzuzu.+