1 Ndị Eze 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn ji afọ iri na atọ wuo ụlọ nke ya,+ o wee wuchaa ụlọ ya dum.+ Ekliziastis 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahụrụ m ọrụ niile a rụrụ n’okpuru anyanwụ,+ ma, lee! ihe niile bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.+