-
Ọnụ Ọgụgụ 31:26Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
26 “Gị na Elieza onye nchụàjà na ndị isi nke ndị bụ́ nna ná nzukọ a gụọ ihe ha kwatara n’agha ọnụ, tinyere ndị ha dọtara n’agha na anụ ụlọ ha chị lọta.
-