30 Jehova wee nyefeekwa ya na eze ya n’aka Izrel, ha wee jiri ihu mma agha bibie ya, ma gbuo mkpụrụ obi ọ bụla nọ na ya. Ha ahapụghị onye ọ bụla ndụ n’ime ya. Ha wee mee eze ya ihe ha mere eze Jeriko.+
32 Jehova wee nyefee Lekish n’aka Izrel, ha wee weghara ya n’ụbọchị nke abụọ, ha wee jiri ihu mma agha+ bibie ya na mkpụrụ obi ọ bụla nọ n’ime ya, dị ka ha mere Libna.