7 Ndị a bụ ndị eze na-achị ala Jọshụa na ụmụ Izrel meriri n’akụkụ ọdịda anyanwụ nke Jọdan, malite na Bel-gad+ nke dị na ndagwurugwu Lebanọn,+ ruo n’Ugwu Helak,+ nke dị ruo Sia,+ Jọshụa wee nye ya ebo niile nke Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa ha n’òkè n’òkè,+