Diuterọnọmi 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+ Joshụa 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ọ na-enyeghị ihe nketa.+ Àjà Jehova bụ́ Chineke Izrel nke a na-esure n’ọkụ+ bụ ihe nketa ha,+ dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+
9 Ọ bụ ya mere na ọ dịghị òkè na ihe nketa Livaị nwere+ n’etiti ụmụnne ya. Jehova bụ ihe nketa ya, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị gwara ya.+
14 Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ọ na-enyeghị ihe nketa.+ Àjà Jehova bụ́ Chineke Izrel nke a na-esure n’ọkụ+ bụ ihe nketa ha,+ dị nnọọ ka o kwere ha ná nkwa.+