Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+ Joshụa 21:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+
30 Ma unu onwe unu agaghị abanye n’ala ahụ m weliri aka+ m ṅụọ iyi na mụ na unu ga-ebi n’ime ya, ma e wezụga Keleb nwa Jefọne na Jọshụa nwa Nọn.+
45 Ọ dịghị nkwa ọ bụla n’ime nkwa ọma niile Jehova kwere ụlọ Izrel nke na-emezughị; ha niile mezuchara.+