Joshụa 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 A kpara ókè ya n’ebe ugwu. O ruru En-shimesh, ruokwa Gelaịlọt, bụ́ nke dị n’ihu ụzọ gbagoro Adọmịm;+ ọ gbadakwara ruo nkume+ Bohan+ nwa Ruben.
17 A kpara ókè ya n’ebe ugwu. O ruru En-shimesh, ruokwa Gelaịlọt, bụ́ nke dị n’ihu ụzọ gbagoro Adọmịm;+ ọ gbadakwara ruo nkume+ Bohan+ nwa Ruben.