Joshụa 15:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ókè ya gbagokwara Diba n’ebe ndagwurugwu Ekọ+ ma chee ihu n’ebe ugwu ruo Gilgal,+ bụ́ nke dị n’ihu ebe e si agbago Adọmịm, nke dị na ndịda iyi ndagwurugwu; ókè ya gafekwara ruo mmiri En-shimesh,+ ebe o jedebere bụ En-rogel.+
7 Ókè ya gbagokwara Diba n’ebe ndagwurugwu Ekọ+ ma chee ihu n’ebe ugwu ruo Gilgal,+ bụ́ nke dị n’ihu ebe e si agbago Adọmịm, nke dị na ndịda iyi ndagwurugwu; ókè ya gafekwara ruo mmiri En-shimesh,+ ebe o jedebere bụ En-rogel.+