1 Ndị Eze 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E mesịa, Adọnaịja chụrụ atụrụ na ehi na anụ ndị mara abụba n’àjà+ n’ebe dị nso na nkume Zohelet, nke dị n’akụkụ En-rogel,+ o wee kpọọ ụmụnne ya niile bụ́ ụmụ ndị ikom+ eze na ndị ikom niile nke Juda bụ́ ndị na-ejere eze ozi;
9 E mesịa, Adọnaịja chụrụ atụrụ na ehi na anụ ndị mara abụba n’àjà+ n’ebe dị nso na nkume Zohelet, nke dị n’akụkụ En-rogel,+ o wee kpọọ ụmụnne ya niile bụ́ ụmụ ndị ikom+ eze na ndị ikom niile nke Juda bụ́ ndị na-ejere eze ozi;