Ndị Ikpe 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha nyere Keleb Hibrọn, dị nnọọ ka Mozis kwere ná nkwa,+ ọ chụpụrụ ụmụ Enak atọ n’ebe ahụ.+