Ndị Ikpe 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta,+ wee weghara ya. N’ihi ya, ọ kpọnyere ya Aksa nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+
13 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta,+ wee weghara ya. N’ihi ya, ọ kpọnyere ya Aksa nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+