Joshụa 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ bụ́ nwanne Keleb, wee weghara ya. O wee kpọnye ya Aksa+ nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya. Ndị Ikpe 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+
17 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ bụ́ nwanne Keleb, wee weghara ya. O wee kpọnye ya Aksa+ nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.
9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+