1 Ihe E Mere 2:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ka oge na-aga, ọ mụrụ Sheef bụ́ nna Madmana,+ Shiva bụ́ nna Makbina na Gibia.+ Ada Keleb+ bụ Aksa.+
49 Ka oge na-aga, ọ mụrụ Sheef bụ́ nna Madmana,+ Shiva bụ́ nna Makbina na Gibia.+ Ada Keleb+ bụ Aksa.+