Joshụa 15:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ bụ́ nwanne Keleb, wee weghara ya. O wee kpọnye ya Aksa+ nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya. Ndị Ikpe 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta,+ wee weghara ya. N’ihi ya, ọ kpọnyere ya Aksa nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+
17 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ bụ́ nwanne Keleb, wee weghara ya. O wee kpọnye ya Aksa+ nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.
13 Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta,+ wee weghara ya. N’ihi ya, ọ kpọnyere ya Aksa nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+