Diuterọnọmi 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na ihe kasị mma ndị si n’ugwu ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,+Na ihe ọma nke ugwu nta ndị na-adịru mgbe a na-akaghị aka.
15 Na ihe kasị mma ndị si n’ugwu ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ,+Na ihe ọma nke ugwu nta ndị na-adịru mgbe a na-akaghị aka.