25 Ha wee nọdụ ala ka ha rie ihe oriri.+ Mgbe ha lepụrụ anya, lekwa ìgwè ndị njem bụ́ ndị Ishmel+ si Gilied na-abịa, kamel ha bukwa mmanụ labdanọm na mmanụ bọlsọm na ụgbụgbọ osisi nke nwere esó,+ ha bu ha na-aga Ijipt.
18 kama ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu kwesịrị ịbụ nke unu.+ Ebe ọ bụ oké ọhịa, sụọnụ ya, ọ ga-abụkwa ebe ala unu ga-ejedebe. Chụpụnụ ndị Kenan, ọ bụ ezie na ha nwere ụgbọ ịnyịnya agha ndị nwere mma, bụrụkwa ndị dị ike.”+