Ọnụ Ọgụgụ 33:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Unu ga-enweta ala ahụ ma biri n’ime ya, n’ihi na ọ bụ unu ka m ga-enye ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+ Joshụa 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi ya, ha mere ka Kidesh+ nke dị na Galili n’ógbè Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, bụrụ ebe dị nsọ, tinyere Shikem+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu. Ndị Ikpe 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O bikwa n’okpuru nkwụ Debora n’agbata Rema+ na Betel+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; ụmụ Izrel na-agakwurukwa ya ka o kpeere ha ikpe.
53 Unu ga-enweta ala ahụ ma biri n’ime ya, n’ihi na ọ bụ unu ka m ga-enye ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+
7 N’ihi ya, ha mere ka Kidesh+ nke dị na Galili n’ógbè Naftalaị bụ́ ugwu ugwu, bụrụ ebe dị nsọ, tinyere Shikem+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, na Kiriat-aba,+ ya bụ, Hibrọn, n’ógbè Juda bụ́ ugwu ugwu.
5 O bikwa n’okpuru nkwụ Debora n’agbata Rema+ na Betel+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; ụmụ Izrel na-agakwurukwa ya ka o kpeere ha ikpe.