18 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova si n’etiti Jọdan pụta, ọbụ ụkwụ+ ndị nchụàjà apụtakwa ma zọsa n’ala akọrọ, mmiri Jọdan malitere ịlaghachi n’ọnọdụ ya ma tochie+ akụkụ ya niile dị ka ọ dị na mbụ.
15 Ọ bụ ndị a gafere Jọdan+ n’ọnwa mbụ mgbe o tochiri akụkụ ya niile,+ ha wee chụpụ ndị niile bi na ndagwurugwu, ma n’ebe ọwụwa anyanwụ ma n’ebe ọdịda anyanwụ.