Joshụa 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ozugbo ndị nchụàjà bu igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova si n’etiti Osimiri Jọdan pụta, ọbụ ụkwụ ha apụtakwa ma zọsa n’ala nkịtị, Osimiri Jọdan malitere ịlaghachi n’ọnọdụ ya. O tochiri ebe niile+ otú ọ dị na mbụ.
18 Ozugbo ndị nchụàjà bu igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova si n’etiti Osimiri Jọdan pụta, ọbụ ụkwụ ha apụtakwa ma zọsa n’ala nkịtị, Osimiri Jọdan malitere ịlaghachi n’ọnọdụ ya. O tochiri ebe niile+ otú ọ dị na mbụ.