Joshụa 4:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova si n’etiti Jọdan pụta, ọbụ ụkwụ+ ndị nchụàjà apụtakwa ma zọsa n’ala akọrọ, mmiri Jọdan malitere ịlaghachi n’ọnọdụ ya ma tochie+ akụkụ ya niile dị ka ọ dị na mbụ.
18 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova si n’etiti Jọdan pụta, ọbụ ụkwụ+ ndị nchụàjà apụtakwa ma zọsa n’ala akọrọ, mmiri Jọdan malitere ịlaghachi n’ọnọdụ ya ma tochie+ akụkụ ya niile dị ka ọ dị na mbụ.