55 “‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị bi n’ala ahụ n’ihu unu,+ ndị unu hapụrụ n’ime ha ga-aghọ ogwu n’anya unu, ghọọkwa ogwu n’akụkụ abụọ unu, ha ga na-awakpo unu n’ala unu ga-ebi.+
9 Ha wee sị: “Bilienụ ka anyị gaa buso ha agha; n’ihi na anyị ahụwo ala ahụ, ma, lee! ọ dị mma nke ukwuu.+ Unu egbula oge. Unu adịla umengwụ ịbanye nweta ala ahụ.+