Ọpụpụ 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eji nke nta nke nta chụpụ ha n’ihu gị, ruo mgbe ị mụrụ ọmụmụ wee bichie ala ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 13:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+ Joshụa 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọshụa wee sị ụmụ Izrel: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-akpọ ekwo nkụ n’ihe banyere ịbanye weghara ala+ ahụ nke Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nyere unu?+
30 Keleb+ wee gbalịa ime ka ndị Izrel nọrọ jụụ n’ihu Mozis, o wee sị: “Ka anyị gbagoo, anyị aghaghị inweta ya, n’ihi na anyị aghaghị imeri ya.”+
3 Jọshụa wee sị ụmụ Izrel: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-akpọ ekwo nkụ n’ihe banyere ịbanye weghara ala+ ahụ nke Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nyere unu?+