Joshụa 18:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Joshụa wee sị ndị Izrel: “Olee mgbe unu ga-akwụsị oge a unu na-egbu? Oleekwa mgbe unu ga-aga weghara ala Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nyere unu?+
3 Joshụa wee sị ndị Izrel: “Olee mgbe unu ga-akwụsị oge a unu na-egbu? Oleekwa mgbe unu ga-aga weghara ala Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nyere unu?+