Ọnụ Ọgụgụ 33:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 Unu ga-eweghara ala ahụ ma biri na ya n’ihi na m ga-enye unu ala ahụ ka ọ bụrụ nke unu.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:55 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 55 “‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị bi n’ala ahụ,+ ndị unu hapụrụ ka ha nọrọ ga-adị ka ogwu nke na-arụkpọ unu anya ma na-ama unu n’ahụ́.* Ha ga-emesi unu ike n’ala unu ga-ebi.+
55 “‘Ma ọ bụrụ na unu achụpụghị ndị bi n’ala ahụ,+ ndị unu hapụrụ ka ha nọrọ ga-adị ka ogwu nke na-arụkpọ unu anya ma na-ama unu n’ahụ́.* Ha ga-emesi unu ike n’ala unu ga-ebi.+