Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 23:31-33
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 “M ga-eme ka ókè nke ala unu malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia, malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis;+ n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, unu ga-achụpụkwa ha.+ 32 Unu na ha ma ọ bụ chi ha agbala ndụ.+ 33 Ha ekwesịghị ibi n’ala unu, ka ha ghara ime ka unu mehie m. Ọ bụrụ na unu efee chi ha, ọ ga-abụrụ unu ọnyà.”+

  • Diuterọnọmi 7:3, 4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 Unu na ha agọla ọgọ. Unu akpọrọla ụmụ unu ndị nwaanyị kpọnye ụmụ ha ndị nwoke. Unu alụtakwarala ụmụ unu ndị nwoke ụmụ ha ndị nwaanyị.+ 4 N’ihi na ha ga-eme ka ụmụ unu kwụsị ife m wee fewe chi ọzọ dị iche iche.+ Jehova ga-ewesazi unu oké iwe, ọ ga-ebibikwa unu n’egbughị oge.+

  • Joshụa 23:12, 13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 “Ma ọ bụrụ na unu ahapụ Chineke, gakwuru ndị fọrọnụ ná mba ndị a,+ ndị unu na ha bi, unu na ha amalite ịgọ ọgọ,+ malitekwa ịkpakọrịta, 13 ya doo unu anya na Jehova bụ́ Chineke unu agaghịzi na-achụpụrụ unu mba ndị a.+ Ha ga-adịzi unu ka igbudu na ọnyà e ji anwụde unu, dịkwa unu ka ụtarị a na-apịa unu n’akụkụ abụọ,+ dịkwa unu ka ogwu dị n’anya unu. Ha ga-adịgide unu otú a ruo mgbe unu lara n’iyi n’ọmarịcha ala a Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu.

  • Ndị Ikpe 2:2, 3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Unu na ndị bi n’ala a agbala ndụ.+ Kwatuonụ ebe ịchụàjà ha.’+ Ma unu egeghị ntị n’olu m.+ Gịnị mere unu ji mee ihe a? 3 Ọ bụ ya mere m ji kwuokwa, sị, ‘Agaghị m achụpụ ha n’ebe unu nọ.+ Ha ga-abụrụ unu ọnyà,+ ha ga-aratakwa unu ka unu fewe chi ha.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya