Joshụa 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha wee jiri ihu mma agha gbuo ihe niile nọ n’obodo ahụ, ma nwoke ma nwaanyị, ma nwa okorobịa ma agadi nwoke nakwa ehi na atụrụ na ịnyịnya ibu.+ Joshụa 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee gbaa obodo ahụ na ihe niile dị na ya ọkụ.+ Naanị ọlaọcha na ọlaedo na arịa ọla kọpa na ígwè ka ha debere n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+
21 Ha wee jiri ihu mma agha gbuo ihe niile nọ n’obodo ahụ, ma nwoke ma nwaanyị, ma nwa okorobịa ma agadi nwoke nakwa ehi na atụrụ na ịnyịnya ibu.+
24 Ha wee gbaa obodo ahụ na ihe niile dị na ya ọkụ.+ Naanị ọlaọcha na ọlaedo na arịa ọla kọpa na ígwè ka ha debere n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+