Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Ọpụpụ 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’ihe mberede a, ị ga-eme ka mkpụrụ obi laara mkpụrụ obi,+ Ọnụ Ọgụgụ 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 onye ọbọ+ ọbara ewee hụ ya ná mpụga ókèala nke obodo ahụ ọ gbagara, onye ọbọ ọbara ahụ ewee gbuo onye ahụ gburu mmadụ, ikpe ọbara amaghị ya.
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
27 onye ọbọ+ ọbara ewee hụ ya ná mpụga ókèala nke obodo ahụ ọ gbagara, onye ọbọ ọbara ahụ ewee gbuo onye ahụ gburu mmadụ, ikpe ọbara amaghị ya.