Diuterọnọmi 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-akwadebere onwe gị ụzọ e si aga ha, ụzọ atọ ka ị ga-eke ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị ka ọ bụrụ nke gị, ọ ga-abụkwa ebe onye ọ bụla nke gburu mmadụ ga-agbaga.+
3 Ị ga-akwadebere onwe gị ụzọ e si aga ha, ụzọ atọ ka ị ga-eke ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị ka ọ bụrụ nke gị, ọ ga-abụkwa ebe onye ọ bụla nke gburu mmadụ ga-agbaga.+