Ọnụ Ọgụgụ 35:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Obodo ndị ahụ ga-abụrụ unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara,+ ka onye gburu mmadụ ghara ịnwụ ruo mgbe o guzoro n’ihu nzukọ unu ka e kpee ya ikpe.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 nzukọ unu ga-ekpe ikpe n’etiti onye ahụ gburu mmadụ na onye ọbọ ọbara dị ka mkpebi ndị a si dị.+
12 Obodo ndị ahụ ga-abụrụ unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara,+ ka onye gburu mmadụ ghara ịnwụ ruo mgbe o guzoro n’ihu nzukọ unu ka e kpee ya ikpe.+