11 “Ma ọ bụrụ na e nwee onye kpọrọ mmadụ ibe ya asị,+ o wee chechie ya ma bilie wakpo ya wee kụgbuo mkpụrụ obi ya,+ nwoke ahụ ewee gbaga n’otu n’ime obodo ndị a,
5 Ọ bụrụ na onye ọbọ ọbara ahụ achụwa ya, ha agaghị enyefe onye ahụ gburu mmadụ n’aka ya;+ n’ihi na o gburu mmadụ ibe ya n’amaghị ama, ọ kpọbughị ya asị.+