Joshụa 20:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụ na onye na-abọrọ onye ahụ nwụrụ anwụ ọbọ achụrụ ya bịa, ha ekwesịghị inyefe onye ahụ gburu mmadụ n’aka ya, n’ihi na o gburu mmadụ ibe ya n’ọghọm,* ọ bụghị na ọ kpọrọ ya asị.+
5 Ọ bụrụ na onye na-abọrọ onye ahụ nwụrụ anwụ ọbọ achụrụ ya bịa, ha ekwesịghị inyefe onye ahụ gburu mmadụ n’aka ya, n’ihi na o gburu mmadụ ibe ya n’ọghọm,* ọ bụghị na ọ kpọrọ ya asị.+