Levitikọs 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya. Ọnụ Ọgụgụ 35:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Ma ọ bụrụ na ọ kwara ya aka n’amaghị ama, n’ebughịrị ya iro n’obi, ma ọ bụ tụọ ya ihe n’echechighị ya echechi n’ụzọ,+ Diuterọnọmi 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ọ́ bụghị ya, ebe ọ bụ na obi dị onye ọbọ+ ọbara ọkụ, o nwere ike ịchụwa onye ahụ gburu mmadụ ma chụkwute ya, ebe ọ bụ na ụzọ dị anya; o nwekwara ike igbu mkpụrụ obi ya, ọ bụ ezie na ikpe ọnwụ amaghị ya,+ n’ihi na ọ kpọbughị ya asị.
17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya.
22 “‘Ma ọ bụrụ na ọ kwara ya aka n’amaghị ama, n’ebughịrị ya iro n’obi, ma ọ bụ tụọ ya ihe n’echechighị ya echechi n’ụzọ,+
6 Ma ọ́ bụghị ya, ebe ọ bụ na obi dị onye ọbọ+ ọbara ọkụ, o nwere ike ịchụwa onye ahụ gburu mmadụ ma chụkwute ya, ebe ọ bụ na ụzọ dị anya; o nwekwara ike igbu mkpụrụ obi ya, ọ bụ ezie na ikpe ọnwụ amaghị ya,+ n’ihi na ọ kpọbughị ya asị.