Joshụa 19:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ókèala ụmụ Dan abaghị ha.+ Ụmụ Dan wee gbagoo buso Lishem agha,+ weghara ya ma jiri ihu mma agha bibie ya. Ha wee nweta ya ma biri na ya. Ha wee gụọ Lishem Dan, bụ́ aha Dan nna nna ha.+
47 Ókèala ụmụ Dan abaghị ha.+ Ụmụ Dan wee gbagoo buso Lishem agha,+ weghara ya ma jiri ihu mma agha bibie ya. Ha wee nweta ya ma biri na ya. Ha wee gụọ Lishem Dan, bụ́ aha Dan nna nna ha.+