Joshụa 24:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha wee lie ya n’ókèala o ketara na Timnat-sira,+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.
30 Ha wee lie ya n’ókèala o ketara na Timnat-sira,+ nke dị n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.