Joshụa 19:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Dị ka Jehova nyere n’iwu, ha nyere ya obodo ọ rịọrọ ha,+ ya bụ, Timnat-sira,+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; o wee malite iwu obodo ahụ ma biri na ya. Ndị Ikpe 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee lie ya n’ala o ketara nke dị na Timnat-hires+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.+
50 Dị ka Jehova nyere n’iwu, ha nyere ya obodo ọ rịọrọ ha,+ ya bụ, Timnat-sira,+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; o wee malite iwu obodo ahụ ma biri na ya.
9 Ha wee lie ya n’ala o ketara nke dị na Timnat-hires+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.+