Joshụa 19:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ha nyere ya obodo ọ rịọrọ ha otú Jehova gwara ha mee. Ha nyere ya Timnat-sira+ dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Ọ rụghachiri obodo ahụ, birikwa na ya.
50 Ha nyere ya obodo ọ rịọrọ ha otú Jehova gwara ha mee. Ha nyere ya Timnat-sira+ dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu. Ọ rụghachiri obodo ahụ, birikwa na ya.