Joshụa 24:29, 30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mgbe ihe ndị a gachara, Joshụa nwa Nọn, bụ́ ohu Jehova, nwụrụ mgbe ọ gbara otu narị afọ na iri (110).+ 30 Ha wee lie ya n’ala o ketara na Timnat-sira,+ nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.
29 Mgbe ihe ndị a gachara, Joshụa nwa Nọn, bụ́ ohu Jehova, nwụrụ mgbe ọ gbara otu narị afọ na iri (110).+ 30 Ha wee lie ya n’ala o ketara na Timnat-sira,+ nke dị n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ugwu nke Ugwu Geash.