Abụ Ọma 21:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 I nyewo ya ihe na-agụ obi ya,+Ị jụghị inye ya ihe egbugbere ọnụ ya chọrọ.+ Sila. Abụ Ọma 37:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ihe Jehova na-atọkwa gị ụtọ nke ukwuu,+Ọ ga-enyekwa gị ihe niile obi gị na-arịọ.+