Abụ Ọma 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+
8 Rịọ m,+ ka m nye gị mba dị iche iche ka ha bụrụ ihe nketa gị,+Nyekwa gị nsọtụ niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe onwunwe gị.+