Joshụa 19:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Dị ka Jehova nyere n’iwu, ha nyere ya obodo ọ rịọrọ ha,+ ya bụ, Timnat-sira,+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; o wee malite iwu obodo ahụ ma biri na ya.
50 Dị ka Jehova nyere n’iwu, ha nyere ya obodo ọ rịọrọ ha,+ ya bụ, Timnat-sira,+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu; o wee malite iwu obodo ahụ ma biri na ya.