Jeremaya 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha dị ka oké ịnyịnya nke mkpụrụ amụ ya siri ike, nke chọrọ ịgba nne ịnyịnya. Onye nke ọ bụla na-ebe ubé dị ka ịnyịnya wee na-achụ nwunye enyi ya.+ Hosia 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya. Hosia 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Izrel, i mehiewo+ malite n’ụbọchị Gibia.+ Ha esighị n’ebe ahụ pụọ. Agha e busoro ụmụ ajọ omume eruteghị ha na Gibia.+ Ndị Efesọs 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+
8 Ha dị ka oké ịnyịnya nke mkpụrụ amụ ya siri ike, nke chọrọ ịgba nne ịnyịnya. Onye nke ọ bụla na-ebe ubé dị ka ịnyịnya wee na-achụ nwunye enyi ya.+
9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.
9 “Izrel, i mehiewo+ malite n’ụbọchị Gibia.+ Ha esighị n’ebe ahụ pụọ. Agha e busoro ụmụ ajọ omume eruteghị ha na Gibia.+
19 Ebe ọ bụ na mmehie ha adịkwaghị ewute ha,+ ha mikpuru onwe ha n’omume rụrụ arụ+ iji anyaukwu+ na-eme ụdị omume adịghị ọcha niile.+