Ndị Ikpe 19:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 O wee ruo na onye ọ bụla nke hụrụ ya na-asị: “E metụbeghị ụdị ihe a, a hụtụbeghịkwa ya malite n’ụbọchị ụmụ Izrel si n’ala Ijipt pụta ruo taa. Chebaranụ ya echiche, gbaanụ izu,+ kwuokwanụ okwu.” Ilu 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+ Ilu 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Site n’ịdị mpako, naanị ihe mmadụ na-akpata bụ ọgụ,+ ma ndị na-agba izu na-enwe amamihe.+ Ilu 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-eji ndụmọdụ eme ka atụmatụ guzosie ike,+ jiri ezi ntụziaka buo agha gị.+ Ilu 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị ga-eji ezi ntụziaka buo agha gị,+ ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-emekwa ka e nwee nzọpụta.+
30 O wee ruo na onye ọ bụla nke hụrụ ya na-asị: “E metụbeghị ụdị ihe a, a hụtụbeghịkwa ya malite n’ụbọchị ụmụ Izrel si n’ala Ijipt pụta ruo taa. Chebaranụ ya echiche, gbaanụ izu,+ kwuokwanụ okwu.”
14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+